Gospel4You International in Igbo of Eastern Nigeria - The Point Of Easter

GOSPEL4GRAMPIAN Radio

May 14 2024 • 4 mins

This translation was kindly provided by -Chief Mrs Pauline Ogbalu, Retired Chief Nursing Officer, Anambra state, Nigeria

THE POINT OF EASTER

1. Welcome to this edition of Gospel 4 you International. In this edition through a series of questions and scriptures, we aim to get you thinking.

What is the point of what we are doing as a radio station: We proclaim.

IGBO: Nnọọ-nu, na mbiputa nke Gospel for yọu “International” bu otu na-ahu maka izizara gi ozioma chineke n’ uwa niile, na mbiputaa, site n’usoro ajuju n’akwukwo nso, anyi bu n’obi ime ka I chee echiche gbasara ihe bu Ista . Gini bu isi ihe anyi na-eme dika ulọ-ọru radio anyi bu?

2. John 3 verse 16 found in the Bible says – For God so loved the world that he gave his one and only son, that whoever believes in him shall nor perish but have eternal life.

IGBO: NỊ akwukwo Nso John Isi nke ato, amaokwu ire na isee, na-asi, “Nihi na chineke huru uwa n’anya, nke na o nyere okpara ọ muru na-ani ya, ka onye Ọbula nke kwere na ya wee ghara ila n’iyi, kama ka onwee ndu ebighi ebi”

How can God be both Holy and Just while loving each of us?

IGBO: Olee otu Chineke ga-esi dinso, ma buru onye ezi omume ma na-ahukwa onye Ọbula n’ime anyi n’anya

3. Even in Exodus chapter 15 verse 13 – “/in your unfailing love you will lead the people you have redeemed in your strength, you will guide them to your Holy dwelling”

IGBO: N “Opupu isi ire n’ ise amaokwu ire, n’ ato na-ekwu, n’ihunanya gi nke na-adighi ada-ada, I ga-edu ndi igbaputara, N’ ike gi ka Ị ga-edu-ha n’ebe obibi gi di nso”.

4. In 2 Corinthians chapter 13 verse 14- May the grace of the Lord Jesus Christ and the love of God, and the fellowship of the Holy Spirit be with you all.

IGBO: Na korint nke abuọ isi ire na atọ amaokwu iri na anọ, na-asi “Ka amara nke onye oyenwe anyi Jizọs Kraist, na ihunanya nke Chineke, na nwekọ nke mmuọ nso dinyere unu niile. Onyinye amara nke sitere na Jizọs Kraist bu maka onye Ọbula”

5. This gift of Grace through Jesus Christ is for each person IGBO: Onyinye amara nke sitere na Jizọs Kraist bu maka onye Ọbula

6. Whoever believes in him shall not perish but have eternal life

IGBO: Onye Ọbula nke kwere na ya ọgaghi ala n’iyi, kama Ọ ga-enwe nduebighi ebi.

7. If those who accept have eternal life what happens to those who do not accept and when.

IGBO: Ọburu na ndi nabatara nwere ndu ebighi ebi, gini ga-eme ndi na- anabatagi n’ogea?

8. Luke chapter 12 verse 46. The master of that servant will come on a day when he does not expect him and at an hour he is not aware of. He will cut him to pieces and assign him a place with the unbelievers.

IGBO: Luke isi ire na abua, amaokwu iri-ano na isie na-ekwusi, mgbe onye nwe ohu-ahu ga-abia, na ubochi ọna-atughi anya ya, ma n’oge ọna-amaghi, ọga egbujise ya ma kenye ya ebe ya na ndi-ekweghi ekwe ga-anọ.

9. What happens in this place with the unbelievers. Matthew 25 verse 41- Then he will say to those on his left, Depart from me, you who are cursed, into the eternal fire prepared for the devil and his angels.

IGBO: Kedu ihe na-eme ndi na-ekweghi ekwe nebe ahu?

Matthew isi ire abuọ na ise (25) amaokwu nke iri anọ na out na-asi “Mgbe ahu ọ ga-asi ndi nọ naka ekpe ya, si n’ebe m nọ puo, unu ndi a buru onu, banye n’oku ebighi ebi akwadooro ekwensu na mmuo ozi-ya”

10.Can this be true? John 14 verse 17 – The Spirit of Truth. The world cannot accept him, because it neither sees him, nor knows him. But you know him for he lives with you and will be in you.

IGBO: Nkea onwere ike ibu eziokwu? Jon iri na ano (John 14 verse 17) na-asi “Mmuo nke eziokwu, uwa enweghi ike inabata ya, maka na omaghi ya nke oji amata ya, ma unu onwe unu maraya, n’ihi na ya na unubi, ọ ga-anọkwa n’ime unu”

11.The point of Easter is to give hope in eternal life made possible through Jesus Christ Son of God and to avoid the alternative. We believe in what the Bible tells us. We believe that Jesus Christ Son of God is Lord and Saviour, We believe that Jesus told believers to go and make disciples of all nations. That is why we do what we do.

IGBO: Isi ihe nke Ista bu inye olileanya na ndu ebighi ebi sitere na Jizọs Kraist, okpara Chineke na iji zeere ihe ọjoo ja. Anyi kwere n’ihe baibulu gwara anyi Anyi kwenyere na Jizọs Kraist,okpara Chineke bu onye nwe anyi na onye nzoputa anyi.

Anyi kwere na Jizọs gwara ndi kwere ekwe ka ha gaa mee mba niile ka ha buru ndi na-eso uzo, ya ọbu ya mere anyi ji eme ihe anyi ne-eme.